Agu N"Eche Mba - Evang. Nnamdi
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Agu neche mba
Le quana
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Onye mmeri
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Agu neche mba
Le quena
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Onye mmeri
Mgbe ogechi ruru
Oga a dika olu ebube eh
Akwa mgbu chi ga etiwa
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
Oga di ka olu ebube
Ndi na maghi gamara ah
Na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Ihu kwara
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba
Agu neche mba
Agu neche mba mu
Agu nechemba
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi ka dibia bu onye mmeri aaahhh aaahhhhhhh
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Onye mmeri
Ikuku ama na onya ibu onye mmeri
Onye mmeri
Agu neche mba bu onye mmeri aaahhh aaahhhh
Mgbe ogechi ruru
Oga a dika olu ebube eh
Maka 'na akwa mgbu chi ga etiwa 'si
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
Oga di ka olu ebube eehh
Maka ndi na maghi ga 'mara wo nu
Na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba
Agu neche mba
Ihu kwara Agu neche mba mu o
Agu neche mba
Agu neche mba e' chela Nigeria ah eehh aaahhh onye mmeri
Chukwu ma nke esi eche ndi ya
Oche nndum
'Kwisi 'm 'a tulu ucho nu uwa
'Kwisi 'm 'a tulu egwu
Na gi onwe gi so'mu eje na uwa aahh aaahhh
Isi 'm Nnamdi a' tulu ucho ooohhh
A' tulu ucho oohhh
Adala mba le eehh
Esom'gi na azu uuhh uuuuuhhhhh
Umuchukwu a' tulu ucho
A' tulu ucho oohhh
Umuchukwu adala mba
Chukwu gwu anyi na azu uuuhhh eehh yahhhh
'Sini Chris atulu ucho
A' tulu ucho oohhh
Asi kwa 'm gi adala mba na olu aahh
Oso anyi na azu emmanueeeellll
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Ihu kwa Agu neche mba e' chela
Anambra eehh aaahhh
Chimu Agu neche mba aaahh Agu neche mba
Para agu necem duye
Para agu necem duye
'Hu kwa Agu neche mba e chela igbo ni
Le eehh aaahhh onye mmeri